2 Corinthians 12:17 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ka m jụọ unu ajụjụ, Ọ̀ bụ nꞌụzọ dị aṅaa ka m si anara unu ego? Ò nwere ụzọ ụmụnna ndị m zitere unu si nara unu ego?
Igbo 2006
Ọ̀ gābu na esim n'aka onye ọ bula n'etiti ndi m'ziteworo unu rib͕u unu?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ dị onye ọbụla m ziteere unu, iji si nʼaka ya rigbuo unu?