2 Corinthians 12:18 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe m rịọrọ Taịtọs ka ọ bịakwute unu, ya na nwanna anyị nwoke ọzọ, ọ dị uru ọ bụla ha ritere site nꞌọbịbịa ha bịara nꞌebe unu nọ? É,è! Nꞌihi na ọ bụ otu Mmụọ Nsọ ahụ na-achị ndụ anyị. Anyị na-agbasokwa nzọ ụkwụ ibe anyị na-arụ otu ọrụ ahụ.
Igbo 2006
Ariọrọm Taitọs, ziga kwa nwa-nna-ayi ahu ka o so ya. Ọ̀ gābu na Taitọs rib͕uru unu n'uzọ ọ bula? àyi eweghi otù Mọ ahu jeghari? àyi esoghi n'otù ije-ukwu ahu?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Arịọrọ m Taịtọs ka ọ bịakwute unu, ya na nwanna anyị nwoke ọzọ. Taịtọs o rigburu unu? O nwere ihe dị iche nʼuche na omume mụ na ya?