2 Corinthians 12:3 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Amata-kwa-ram madu di otú a (ma ọ bu nime aru, ma-ọbu na aru anọghi ya, amataghi m; Chineke matara),
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Amatakwara m nwoke dị otu a, maọbụ nʼanụ ahụ, maọbụ nʼime mmụọ amaghị m, ma Chineke maara