2 Corinthians 12:4 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe m ruru nꞌebe ahụ, ahụrụ m ihe dị omimi, bụ ihe ọnụ mmadụ na-enweghị ike ịkọwa. Ma dị ka ọ dị, e nyeghị m ike ikwu ihe ọ bụla banyere ihe nile m hụrụ.
Igbo 2006
na eweliri ya rigo na Paradais na mberede, o we nu okwu nke anāpughi ikwu, nke o nēzighi ezi n'iwu ka madu kwue ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
onye a, nke a kpọọrọ banye na paradaịs, ebe ọ nụrụ ihe ọnụ mmadụ na-apụghị ịkọwa, nke e nyeghịkwa mmadụ ọbụla ike ikwu ihe banyere ya.