2 Corinthians 12:5 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ebe ahụ m gara na ihe nile m hụrụ bụ ihe mmadụ kwesịrị iji nyaa isi. Ma agaghị m anya isi nꞌihi ha, kama ihe m ga-eji nyaa isi bụ adịghị ike m na otu Chineke si eji onye na-adịghị ike na-arụ ọrụ iwetara onwe ya otuto.
Igbo 2006
M'ganānya isi bayere onye di otú a: ma m'gaghi-anya isi bayere mu onwem, ma-ọbughi n'adighi-ikem nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ekwesiri m ịnya isi nʼihi nwoke dị otu a ma agaghị m anya isi maka mụ onwe m, ma ọ bụghị maka adịghị ike m.