2 Corinthians 12:7 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma nꞌihi na ọtụtụ ihe ndị a m ji anya m hụ bụ ihe pụrụ ime ka m bulie onwe m elu karịa ka o si kwesị, Chineke emeela ka m nwee ọrịa na-egbu m mgbu oge nile. Ahụ mgbu a nọ ọnọdụ dị ka onyeozi ekwensu. Ọ naenye m nsogbu na-egbukwa m mgbu, ime ka, m ghara iweli onwe m elu.
Igbo 2006
N'ihi ọkika nke nkpughe ndia-n'ihi ya, ka ewe ghara iwelibigam ókè, enyerem ogwu n'anu-arum, bú mọ-ozi nke Setan, ka o we tiem aka, ka ewe ghara iwelibigam ókè.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma nʼihi na ọtụtụ ihe ndị a m ji anya m hụ bụ ihe pụrụ ime ka m bulie onwe m elu karịa ka o si kwesi. E tinyere ihe mgbu nʼanụ ahụ m ka ọ na-adụ m dịka ogwu. Ihe mgbu a dị nʼanụ ahụ m na-eti m aka dịka onyeozi nke ekwensu, na-eme ka m ghara ịfụlị onwe m elu karịa.