2 Corinthians 13:6 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Enwere m olileanya na unu nile ga-ekwekọta na agafeela m ule ahụ, na abụ m onye Kraịst nꞌezie.
Igbo 2006
Ma anamele anya na unu gāmara na ayi onwe-ayi abughi ndi ajuru aju.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Enwere m olileanya na unu niile ga-achọpụta na anyị adaghị ule ahụ.