2 Corinthians 13:8 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi na ike ahụ anyị nwere bụ nke anyị ji akwado eziokwu, ọ bụghị nke anyị ji emegide eziokwu.
Igbo 2006
N'ihi na ayi apughi ime ihe ọ bula megide ezi-okwu, kama ayi nēmere ezi-okwu ihe nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na anyị apụghị ime ihe ọbụla megide eziokwu, kama anyị na-eme ihe niile nʼihi eziokwu.