2 Corinthians 2:1 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ekpebiri m nꞌime obi m na agaghị m abịakwute unu ọzọ, ime ka obi jọọ unu njọ.
Igbo 2006
Ma ezuputaram onwem nka, na m'gaghi-abiakute unu ọzọ n'ihe-nwuta.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ekpebiri m nʼime obi m na-agaghị m abịakwute unu ọzọ, iwetara unu ihe mwute.
Recommended Reading