2 Corinthians 2:10 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụrụ na unu agbaghara onye ọ bụla, mụ onwe m kwa ga-agbaghara onye ahụ unu gbaghara. Ọ bụrụkwa na m agbaghara onye ahụ, ana m agbaghara ya nꞌihi unu, na site nꞌike nke Kraịst nyere m.
Igbo 2006
Ma onye ọ bula unu were amara b͕aghara ya ihe ọ bula, mu onwem were kwa amara b͕aghara ya: n'ihi na ihe mu onwem werewo-kwa-ra amara b͕aghara, ma ọ buru na ewerewom amara b͕aghara ihe ọ bula, ọ bu n'ihi unu ka m'meworo ya n'iru Kraist;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụrụ na unu agbaghara onye ahụ mụ onwe m kwa agbagharala ya. Mgbaghara m, a sịkwa na o nwere ihe m na-agbaghara, ana m eme ya nʼihi unu nʼihu Kraịst.