2 Corinthians 2:13 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma enweghị m izuike nꞌime obi m, nꞌihi na ahụghị m Taitọs ezi nwanna m nꞌebe ahụ. Ọ bụ nꞌihi nke a ka m ji sị ndị Troas nọdụnụ nke ọma, mgbe m hapụrụ ha palie ije ịga Masidonia ịgbalị ịchọ Taitọs.
Igbo 2006
mọm adighi nfé ma-ọli, n'ihi na ahughi m Taitọs nwa-nnam: kama ekelerem ha ekele ikpe-azu, we pua je Masedọnia.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma enweghị m izuike nʼime obi m, nʼihi na ahụghị m Taịtọs ezi nwanna m nʼebe ahụ. Nke a mere m jiri kelee ha hapụ ha gawa Masidonia.