2 Corinthians 2:15 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi na nꞌetiti ndị ahụ Chineke na-azọpụta na nꞌetiti ndị ahụ na-ala nꞌiyi, anyị dị ka ụda na-esi isi ụtọ nke Kraịst naachụrụ Chineke.
Igbo 2006
N'ihi na ayi bu isìsì utọ nke Kraist n'ebe Chineke nọ, n'etiti ndi anāzọputa, na n'etiti ndi nāla n'iyì;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na anyị bụ mmanụ isi ụtọ nke Kraịst nye Chineke, nʼetiti ndị ọ na-azọpụta na nʼetiti ndị na-ala nʼiyi.