2 Corinthians 2:5 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụghị nanị m ka nwoke ahụ m deere unu ihe banyere ya wetaara obi ọjọọ. Ana m ekwu ihe banyere nwoke ahụ butere nsogbu ndị a nile. Kama o wetakwaara unu obi ọjọọ. Ya mere, achọghị m ka ọ hụọ ahụhụ karịa ka o kwesịrị.
Igbo 2006
Ma ọ buru na onye ọ bula emewo ka o wuta ayi, ọ bughi mu onwem, kama, n'otù akuku (ka m'ghara idọb͕u unu nke-uku) ọ bu unu nile ka o meworo ka o wuta.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụrụ na onye ọbụla mere ihe butere obi mgbu, ka a hapụ ikwu ya karịa ka o kwesiri, ọ bụghị naanị m ka o wetaara obi mgbu, o wetakwaara unu niile obi mgbu.