2 Corinthians 2:6 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi na ntaramahụhụ unu nile kpebiri nye ya ezuola.
Igbo 2006
O zuworo madu di otú a, bú nba nka nke ndi ka n'ọnu-ọgugu nime unu bara ya;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na ntaramahụhụ unu niile kpebiri nye ya ezuola.
Recommended Reading