2 Corinthians 3:10 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌezie, a pụghị iji ịdị ukwuu nke ebube ụzọ ọhụrụ a tụnyere ebube pụtara ìhè nꞌihu Mosisi na mgbe oche.
Igbo 2006
N'ihi na ihe emeworo ka ọ di ebube, emeghi ya ka ọ di ebube n'akuku a n'ezie, n'ihi ebube ahu nke kariri nke-uku.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼezie, ihe jupụtara nʼebube mgbe ochie enwekwaghị ebube ọbụla ugbu a, nʼihi na ebube nke ọgbụgba ndụ ọhụrụ ekpuchiela ya.