2 Corinthians 3:11 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ya mere, ọ bụrụ na iwu ahụ gafere agafe ji ebube bịa, ebube nke ụzọ ọhụrụ a Chineke mere nꞌihi ịzọpụta anyị, nwere ebube ga-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.
Igbo 2006
N'ihi na asi na ihe anēme ka ọ ghara idi irè ji ebube bia, ihe nādigide dikariri n'ebube nke-uku.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụrụ na ihe na-agafe agafe nwere ebube dị otu a, ihe ga-anọgide mgbe niile ga-enwe ebube karịa ya.