2 Corinthians 3:13 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Anyị agakwaghị ekwu okwu dị ka Mosisi onye weere akwa kpuchie ihu ya, nꞌihi na ọ chọghị ka ụmụ Izirel hụ ebube ahụ mgbe ọ na-agafe agabiga.
Igbo 2006
ayi adighi kwa ka Moses, onye nēkpudo ihe-nkpudo n'iru-ya, ka umu Israel we ghara ilegide anya rue ọgwugwu ihe ahu anēme ka ọ ghara idi irè:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Anyị agaghị adị ka Mosis onye weere akwa kpuchie ihu ya, nʼihi na ọ chọghị ka ụmụ Izrel hụ ebube ahụ na-agbanwe agbanwe.