2 Corinthians 3:15 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ee, tutuu ruo taa, mgbe ọ bụla ha na-agụ akwụkwọ iwu ahụ Mosisi dere, ihe mkpuchi na-adịgide nꞌobi ha, ime ka ha chee na a ga-azọ-puta ha site nꞌidebe iwu.
Igbo 2006
Ma rue ubọchi ta, mb͕e ọ bula anāgu akwukwọ Moses, ihe-nkpudo nādigide n'obi-ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ee, tutu ruo taa, mgbe ọbụla ha na-agụ akwụkwọ iwu ahụ Mosis dere, ihe mkpuchi na-adịgide nʼobi ha.