2 Corinthians 3:5 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ dịkwaghị mgbe anyị ji chee nꞌime onwe anyị, na anyị nwere ike ime ihe ọ bụla bara uru site nꞌike aka anyị, kama ihe ọ bụla anyi nwere, ihe ọ bụla anyị rụpụtara, sitere nꞌaka Chineke.
Igbo 2006
ọ bughi na ayi ruru n'onwe-ayi, igu ihe ọ bula dika o sitere n'onwe-ayi; kama iru-eru-ayi sitere na Chineke;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ dịkwaghị mgbe anyị ji chee nʼime onwe anyị, na anyị nwere ike ime ihe ọbụla bara uru site nʼike aka anyị, kama ihe ọbụla anyị nwere, ihe ọbụla anyị rụpụtara, sitere nʼaka Chineke.