2 Corinthians 3:8 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụrụ na iwu ahụ ji ebube bịa, anyị kwesịrị ile anya na ụzọ a Mmụọ Nsọ si enye ndụ ga-eji ebube dịkarịrị ukwuu bịa.
Igbo 2006
ìje-ozi nke Mọ Nsọ gēsi aṅa ghara idi kari n'ebube?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ọ bụ nʼije ozi nke Mmụọ nsọ agaghị adị ebube karịa?