2 Corinthians 4:1 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ya mere, ebe anyị maara na ọ bụ Chineke nyere anyị ọrụ a, site nꞌebere ya, ike adịghị agwụ anyị inwe olileanya.
Igbo 2006
N'ihi nka, ebe ayi nwere ije-ozi a, dika emere ayi ebere, ike agwughi ayi n'obi:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, ebe anyị natara ije ozi a site nʼebere Chineke, ike adịghị agwụ anyị nʼobi.