2 Corinthians 4:10 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọtụtụ mgbe anyị na-ahụ ọnwụ anya, dị ka Jisọs hụrụ ya. Ka e si otu a mee ka ọ pụta ìhè, na ọ bụ Kraịst onye bi nꞌime anyị na-echebe anyị na-eme ka anyị dịrị ndụ na-aga nꞌihu.
Igbo 2006
ayi nēbughari n'aru-ayi mb͕e nile ob͕ub͕u nke Jisus, ka ewe me kwa ka ndu nke Jisus puta ìhè n'aru-ayi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọtụtụ mgbe, anyị na-ebugharị nʼahụ anyị ọnwụ Jisọs, ka ndụ nke Jisọs nwekwa ike pụta ìhè nʼahụ anyị.