2 Corinthians 4:11 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌezie, mgbe nile a na-arara anyị bụ ndị di ndụ na-enye nꞌaka ọnwụ, nꞌihi na anyị na-ejere Jisọs ozi. Ma nke a na-enye anyị ohere igosi ike Jisọs nke na-arụsi ọrụ ike nꞌime ndụ anyị.
Igbo 2006
N'ihi na arara ayi onwe-ayi, bú ndi di ndu, nye n'aka ọnwu mb͕e nile n'ihi Jisus, ka ewe me kwa ka ndu nke Jisus puta ìhè n'anu-aru-ayi nke puru inwu anwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọbụla anyị dị ndụ, anyị nọ nʼọnwụ nʼihi Jisọs, ka ndụ Jisọs nwee ike pụta ìhè nʼahụ anyị pụrụ ịnwụ anwụ.