2 Corinthians 4:12 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi ozi ọma anyị na-ekwusa, anyị na-anọ nso nꞌọnụ ọnwụ, ma nkwusa ozi ọma anyị ewetarala unu ndụ ebighị ebi.
Igbo 2006
Ya mere ọnwu nālusi ọlu ike nime ayi, ma ndu nālusi ọlu ike nime unu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nke a pụtara na ọnwụ na-arụsị ọrụ ike nʼime anyị, ma na ndụ na-arụ ọrụ nʼime unu.