2 Corinthians 4:14 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Anyị maara na Chineke, onye mere ka Onyenwe anyị Jisọs si nꞌọnwụ bilie, ga-emekwa ka anyị soro Jisọs si nꞌọnwụ bilie. Anyị makwaara na ọ gaechebe anyị na unu, tutuu ruo mgbe ọ kpọbatara anyị nꞌihu ya.
Igbo 2006
ebe ayi matara na Onye ahu Nke mere ka Onye-nwe-ayi Jisus si n'ọnwu bilie, na Ọ gēme kwa ka ayi so Jisus si n'ọnwu bilie, Ọ gēche kwa ayi na unu n'iru Onwe-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ma anyị maara na onye mere ka Onyenwe anyị Jisọs si nʼọnwụ bilie, ga-emekwa ka anyị soro Jisọs si nʼọnwụ bilie, ma kpọbatakwa anyị na unu nʼihu ya.