2 Corinthians 4:3 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma a sịkwa na ozi ọma nke anyị na-ekwusa dị ka ihe e zoro ezo nye onye ọ bụla, ọ bụ ihe e zoro ezo nye ndị ahụ na-ala nꞌiyi,
Igbo 2006
Ma asi kwa na ekpudoworo ozi ọma ayi ihe, ọ bu n'etiti ndi nāla n'iyì ka ekpudoworo ya:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma a sịkwa na oziọma nke anyị na-ekwusa dịka ihe e zoro ezo, ọ bụ ihe e zoro ezo nye ndị ahụ na-ala nʼiyi.