2 Corinthians 4:7 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma oke akụ dị otu a, ya bụ ìhè ahụ na ike ahụ si nꞌime anyị na-achapụta ugbu a, na-acha nꞌime anụ ahụ anyị e jiri aja kpụọ, ka e mee ka ọ pụta ìhè, na ike dị ukwuu a, nke na-arụ ọrụ nꞌime anyị, abụghị nke anyị, kama ọ bụ Chineke.
Igbo 2006
Ma ayi nwere àkù a n'ite ájá, ka ọkika nke ike ahu we buru nke Chineke, ghara kwa isite n'ayi onwe-ayi;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Anyị onwe anyị bụ ndị natara akụ nke dị oke ọnụahịa dị nʼime ite ụrọ, iji gosi na ike kacha elu si nʼaka Chineke, ọ bụghị nʼaka anyị.