2 Corinthians 4:8 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
A na-akpagbu anyị nꞌakụkụ nile, ma a dịghị akpagbubiga anyị oke. Mgbe ụfọdụ anyị na-enwe obi abụọ nꞌihi na anyị adịghị aghọta otu ihe nile si aga, ma anyị adịghị anọgide nꞌobi abụọ.
Igbo 2006
anākpab͕u ayi n'akuku nile, ma adighi-akpab͕ubiga ayi ókè; ayi nwere obi abua, ma ayi adighi-enwebiga obi abua ókè;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
A na-akpagbu anyị nʼakụkụ niile, ma adịghị emeri anyị. Mgbe ụfọdụ, anyị nọ na mgbagwoju anya ma anyị adịghị ada mba.