2 Corinthians 4:9 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọtụtụ ndị mmadụ na-esogbu anyị ma Chineke adịghị ahapụ nanị anyị; mgbe ụfọdụ, a na-akụtu anyị nꞌala ma anyị na-ebilikwa na-aga nꞌihu.
Igbo 2006
anēsob͕u ayi, ma adighi-arapu nání ayi; anātuda ayi n'ala, ma adighi-ala ayi n'iyì;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
A na-esogbu anyị, ma adịghị ahapụ naanị anyị; mgbe ụfọdụ, a na-akụtu anyị nʼala ma adịghị ala anyị nʼiyi.