2 Corinthians 5:14 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụ ịhụnanya Kraịst na-akwagide anyị, nꞌihi na ọ bụrụ na anyị kwenyere na Kraịst nwụrụ nꞌọnọdụ mmadụ nile, anyị na-ekwerekwa na mmadụ nile nwụrụ nye ndụ ochie ha mgbe Kraịst nwụrụ.
Igbo 2006
N'ihi na ihu-n'anya Kraist nērugide ayi; ebe ayi nātule nka, na otù Onye nwuru n'ọnọdu madu nile, ya mere madu nile nwuru;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ ịhụnanya Kraịst na-akwagide anyị, nʼihi na anyị kwere na otu onye nwụrụ maka mmadụ niile, nke pụtara na mmadụ niile anwụọla.