2 Corinthians 5:15 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Kraịst nwụrụ nꞌihi mmadụ nile, ka ndị dị ndụ gharakwa ịdịrị onwe ha ndụ ọzọ, kama ka ha dịrị ndụ ga-atọ Jisọs, onye ahụ nwụrụ nꞌọnọdụ ha ụtọ. Ee, Kraịst ahụ e mekwara ka o si nꞌọnwụ bilie ọzọ.
Igbo 2006
Ọ nwu-kwa-ra n'ọnọdu madu nile, ka ndi di ndu we ghara idiri onwe-ha ndu ọzọ, kama ka ha diri Onye ahu ndu, bú Onye nwuru n'ọnọdu ha, eme kwa ka O si n'ọnwu bilie.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ nwụrụ nʼihi mmadụ niile, ka ndị dị ndụ gharakwa ịdịrị onwe ha ndụ ọzọ, kama maka onye ahụ nwụrụ nʼihi ha ma sikwa nʼọnwụ kulie.