2 Corinthians 5:2 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌezie, anyị nọ ugbu a naasụ ude nꞌime anụ ahụ a anyị nwere. Ọ na-agụsikwa anyị agụụ ike ka e yikwasị anyị anụ ahụ eluigwe ahụ, nke anyị ga-eyikwasị dị ka uwe.
Igbo 2006
N'ihi na ayi nāsu udè nime ulo nka ezie, ebe ọ nāgusi ayi ike ka ewere ebe-obibi-ayi nke sitere n'elu-igwe yikwasi ayi n'elu ya:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ugbu a anyị nọ na-asụ ude, na-enwe agụụ inweta ebe obibi anyị dị nʼeluigwe.