2 Corinthians 5:9 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ya mere, ma anyị nọ nꞌeluigwe, anyị na Onyenwe anyị, ma anyị nọ nꞌebe a, nꞌụwa a, uche anyị mgbe nile bụ ime ihe ga-adị ya ezi ụtọ.
Igbo 2006
N'ihi nka ayi nējisi kwa ike ka ayi we buru ndi di Ya ezi utọ, ma ayi nọ n'ulo ma-ọbu na ayi anọghi n'ulo.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, ma anyị nọ nʼụlọ a maọbụ nʼọzọ, ihe anyị chọrọ bụ ka anyị mee ihe ga-atọ ya ụtọ.