2 Corinthians 6:11 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ndị enyi anyị nọ na Kọrint, anyị agwala unu ihe nile dị anyị nꞌobi, anyị emeghepụla obi anyị nye unu.
Igbo 2006
Ndi Kọrint, ọnu-ayi ghere oghe igwawa unu okwu, emewo ka obi-ayi di obodobo.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị enyi anyị nọ na Kọrint, anyị agwala unu ihe niile dị anyị nʼobi, anyị emeghepụla obi anyị nye unu.