2 Corinthians 6:12 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Anyị ji obi anyị nile hụ unu nꞌanya, ma ọ bụ unu mechiri obi unu nꞌebe anyị nọ.
Igbo 2006
Adighi-eme ka unu nọ n'ọnọdu di oké nkpà nime ayi, ma anēme ka unu nọ n'ọnọdu di oké nkpà n'obi nke unu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Anyị ji obi anyị niile hụ unu nʼanya, ma unu mechiri obi unu nʼebe anyị nọ.