2 Corinthians 6:13 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ana m ekwuru unu okwu ugbu a dị ka a ga-asị na ọ bụ ụmụ nke aka m ka m na-agwa okwu. Anyị chọrọ ka unu gosi na unu hụrụ anyị nꞌanya dị ka anyị onwe anyị si hụ unu nꞌanya. Megheenụ obi unu nꞌebe anyị nọ.
Igbo 2006
Ma dika ugwọ-ọlu n'otù uzọ ahu (anamekwu dika anāgwa umum), ka eme kwa ka unu onwe-unu di obodobo n'obi-unu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ugbu a, ana m ekwu dịka ana m agwa ụmụntakịrị. Na-emesonu anyị dịka anyị si emeso unu, meenụ ka obi unu saa mbara nʼebe anyị nọ.