2 Corinthians 6:3 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Anyị na-ebi ndụ anyị nꞌụzọ mmadụ ọ bụla na-agaghị achọpụta ntụpọ ọ bụla nꞌọrụ anyị si otu a taa Chineke ụta. Anyị achọkwaghị ka onye chọrọ ikwere nꞌOnyenwe anyị sụọ ngọngọ nꞌihi ụdị ndụ anyị na-ebi.
Igbo 2006
ayi adighi-eme ihe-isu-ngọngọ ọ bula n'ihe ọ bula, ka aghara ita ije-ozi-ayi uta;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Anyị etinyeghị ihe ịsọ ngọngọ nʼụzọ onye ọbụla ka ọ ghara iwetara ọrụ anyị ihe ịta ụta.