2 Corinthians 6:4 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Kama nꞌime ihe nile, anyị na-agbalịsi ike ime ka ndị mmadụ mara na anyị bụ ndị ji eziokwu na-ejere Chineke ozi. Anyị ji ndidi na ntachi obi na-edi nsogbu nile na mkpagbu nile na ahụhụ nile naadakwasị anyị.
Igbo 2006
kama n'ihe nile ayi nēme ka madu mara ayi, dika ndi nējere Chineke ozi, nime oké ntachi-obi, nime nkpab͕u, nime nkpà, nime oké nkpà,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Kama nʼime ihe niile, anyị na-agbalịsị ike ime ka ndị mmadụ mara na anyị bụ ndị na-ejere Chineke ozi. Anyị ji ndidi na ntachiobi na-edi nsogbu niile na mkpagbu niile na ahụhụ niile na-adakwasị anyị.