2 Corinthians 6:7 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Anyị bụ ndị eziokwu na ndị ike Chineke dịnyeere. Ngwa agha anyị bụ ezi omume nke anyị ji alụso onye iro ọgụ, ya kwa ka anyị ji echedo onwe anyị.
Igbo 2006
nime okwu nke ezi-okwu, nime ike nke Chineke; site n'ihe-agha nke ezi omume n'aka-nri na aka-ekpe,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
sitekwa nʼikwu eziokwu na site nʼike Chineke. Anyị buru ezi omume dịka ngwa agha nʼaka nri na nʼaka ekpe.