2 Corinthians 7:12 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ bụ ezie na m deere unu akwụkwọ ahụ, ma edeghị m ya nꞌihi onye ahụ mehiere, ma ọ bụ nꞌihi onye ahụ e mehiere megide. Kama edere m ya ime ka Onyenwe anyị gosi unu otu ihe gbasara anyị si na-anụ unu ọkụ nꞌobi.
Igbo 2006
Ya mere asi na ọ bu ezie na edegaram unu akwukwọ, ọ bughi n'ihi onye ahu mere ajọ omume ka m'dere ya, ọ bughi kwa n'ihi onye ahu emere ajọ omume megide ya, kama ka ewe me ka inu-ọku-n'obi unu nānu n'ihi ayi putara unu ìhè n'iru Chineke.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ ezie na m deere unu akwụkwọ ahụ, ma edeghị m ya nʼihi onye ahụ mehiere, maọbụ nʼihi onye ahụ e mehiere megide. Kama edere m ya ime ka Chineke gosi unu otu ihe gbasara anyị si na-anụ unu ọkụ nʼobi.