2 Corinthians 7:16 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nke a na-enyekwa m obi ụtọ nꞌihi na enwere m ntụkwasị obi nꞌebe unu nọ nꞌime ihe nile.
Igbo 2006
Anamaṅuri ọṅu na enwerem obi-ike n'ihe nile n'aru unu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nke a na-enyekwa m obi ụtọ nʼihi na enwere m ntụkwasị obi nʼebe unu nọ nʼime ihe niile.