2 Corinthians 7:3 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Anaghị m ekwu okwu ndị a ime ka ihere mee unu, nꞌihi na dị ka m si gwa unu na mbụ, ana m echeta unu nꞌime obi m mgbe nile. Ma o doro m anya, ma ọ bụ na ndụ o, ma anyị na-anwụ anwụ, anyị aghaghị ịnọkọta nꞌotu.
Igbo 2006
Ọ bughi ima unu ikpé ka m'nēkwu ya: n'ihi na ekwuwom ya na mbu, na unu di ayi n'obi inwukọ ọnwu na idikọ ndu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Anaghị m ekwu ihe ndị a ka m maa unu ikpe, dịka m kwuburu na mbụ, na anyị bu unu nʼobi anyị, ịdịkọ ndụ, maọbụ ịnwụkọkwa ọnwụ nʼotu.