2 Corinthians 8:12 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi na ọ bụrụ na unu ejikere inye onyinye, ọ dịghị mkpa ihe unu nwere ike inye. Ihe Chineke chọrọ bụ ka mmadụ nye ihe o nwere ike inye, ọ bụghị ihe ọ na-enweghị ike inye.
Igbo 2006
N'ihi na asi na obi di ọku di ya, ọ bu ihe agānara nke-ọma dika ihe ọ bula madu nwere si di, ọ bughi dika ihe ọ nēnweghi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na ọ bụrụ na ịnụ ọkụ nʼobi dị ebe ahụ, a na-anara ya dịka ihe mmadụ nwere ike inye, ọ bụghị ihe ọ na-enweghị ike inye.