2 Corinthians 8:13 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nke a apụtaghị na m chọrọ ka unu nye nꞌụzọ ihe ga-esi siere unu ike nꞌihi na unu nyere. Ọ dịghị! Kama, ebe unu nwere hie nne ugbu a, ọ bụ ihe dị mma ka unu nyere ndị ọzọ nọ na mkpa aka. Mgbe unu ga-anọkwa na mkpa ha ga-enyere unu aka ma ha nwee hie nne. Nꞌụzọ dị otu a onye ọ bụla ga-enwe ihe dị ya mkpa.
Igbo 2006
N'ihi na ekwughm nka, ka o we di ndi ọzọ nfé, ka nkpab͕u we di-kwa-ra unu:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nzube m abụghị ka unu nye nʼụzọ ihe ga-esi siere unu ike nʼihi na unu nyere. Kama ka e nwe nhatanha.