2 Corinthians 8:15 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nke a bụkwa ihe akwụkwọ nsọ kwuru, “Nwoke ahụ chikọtara hie nne agaghị enwe karịa. Nwoke ahụ chịkọtara ihe dị nta ga-enwezukwa ihe ọ chọrọ.”
Igbo 2006
dika edeworo ya n'akwukwọ nsọ, si, Onye chikọtara ri nne enweghi kari nke gēzuru ya; onye chikọta-kwa-ra ntà, ọ dighi ihe fọduru ya inwe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nke a bụkwa ihe akwụkwọ nsọ kwuru, “Onye ahụ chịkọtara hie nne enweghị karịa. Onye nke chịkọtara ihe dị nta enweghị ihe fọdụrụ ya inweta ihe ọ chọrọ.”