2 Corinthians 8:16 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Anyị kelere Chineke onye nyere Taitọs obi inyere unu aka ekele, dị ka ihe banyere unu si emetụ anyị nꞌobi.
Igbo 2006
Ma ekele diri Chineke, Onye nētiye otù inu-ọku ahu n'ihi unu n'obi Taitọs.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ekelere m Chineke onye tinyere nʼobi Taịtọs otu ịnụ ọkụ ahụ banyere unu ekele, dịka o si emetụ m nʼobi.