2 Corinthians 8:17 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ bụghị nanị na o kweere ime dị ka anyị si rịọrọ ya, kama nꞌihi ịhụnanya o nwere nꞌebe unu nọ, o kpebiri nꞌime obi ya ịbịakwute unu na inyere unu aka.
Igbo 2006
N'ihi na ọ nara aririọ-ayi nke-ọma n'ezie; ma ebe ọ nānu ọku n'obi kari ihe m'chère, o siri n'ebe a pua jekuru unu dika o zuputara n'onwe-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụghị naanị na o kweere ime dịka anyị si rịọrọ ya, kama nʼihi ịhụnanya o nwere nʼebe unu nọ, o kpebiri nʼime obi ya ịbịakwute unu na inyere unu aka.