2 Corinthians 8:18 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Anyị na-ezitekwa ya na nwanna anyị nwoke ahụ nzukọ nile na-asọpụrụ nꞌihi ọrụ ikwusa ozi ọma Kraịst ya.
Igbo 2006
Ayi ezìkọwo kwa ya na nwa-nna-ayi ahu onye otuto-ya n'ozi ọma ayi ruzuru nzukọ Kraist nile;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Anyị na-ezitekwa ya na nwanna anyị onye ahụ nzukọ niile na-asọpụrụ nʼihi ọrụ ikwusa oziọma ahụ.