2 Corinthians 8:2 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụ eziokwu na ha nọ nꞌime oke mkpagbu na ihe mwute mgbe nile, ma ha nwere ịnụ ọkụ nꞌobi dị nnọọ ukwuu ruo na ha gbasara aka ha nye ndị ọzọ ihe, ewezugakwa na ọ bụ ezie na ha bụ ndị ogbenye.
Igbo 2006
na nime ọtutu nnwaputa nke nkpab͕u, nbabiga-ókè nke ọṅù-ha na ob͕eye-ọnu-ntu ha bu babigara ókè rue àkù nke afọ-ofufo-ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼime ọnọdụ oke mkpagbu na ihe mwute, ha nwere ọṅụ dị nnọọ ukwuu ruo na ha gbasara aka ha nye ndị ọzọ ihe, wezugakwa na ọ bụ ezie na ha bụ ndị ogbenye ọnụ ntụ.