2 Corinthians 8:20 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ije anyị na nwanna anyị ga-ejekọta ga-egbochi onye ọ bụla ịta anyị ụta nꞌihe ọ bụla, nꞌihi na anyị achọghị ka onye ọ bụla nwee ohere ịta anyị ụta nꞌihi otu anyị si jizie onyinye a.
Igbo 2006
ma ayi nēze nka, ka onye ọ bula ghara ita ayi uta n'oké onyinye-amara nka nke ayi nēje ozi ya:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Anyị na-eze ka onye ọbụla ghara ịta anyị ụta nʼihe ọbụla, nʼihi ụzọ anyị si jee ozi gbasara onyinye mgbasapụ aka a.